Tonu Jehova (Praise the Lord) by Dr. Chinenyeze C. Ukangwa — Lyrics

Dr. Chinenyeze C. Ukangwa Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

Tọnụ Jah! mba niile tọnụ Jah, tọnụ Jah! mba niile, tọnụ Jah! N'ihi na ọ dị mma, o kwesịrị otuto; k'anyị bulienụ aha ya elu. Were obi gị, tegharịkwa egwu ọṅụ, n'ihi na ọ dị mma. Were une n'ụbọakwara, n'ọpị ike, n'olu ụnụ, tobenụ Jehova onye nwe anyị, onye amara nye mmadụ dum. Kpọọ isiala nye Eze anyị, bukwenụ ya abụ otuto; sọpụrụ ya, gọzikwa ya, mba niile tọnụ Jehova!

Download the sheet music

Tonu Jehova (Praise the Lord)

Tonu Jehova (Praise the Lord)

By Dr. Chinenyeze C. Ukan...
Solfa
Igbo
2 pages
11 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want