Tonu Jehova by Dr. Chinenerezem C. Ukangwa — Lyrics

Dr. Chinenerezem C. Ukangwa Igbo Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Tonu Jah! Mba nile tonu Jah, Tonu Jah! Mba nile, tonu Jah! N'ihi n'ọ dị mma, o kwesịrị otuto; K'anyị bulienụ aha ya elu. Were obi gị, tegharịkwa egwu ọṅụ, N'ihi na ọ dị mma. Were une n'ụbọ akwara, N'opi ike, n'olu ụnụ, Tobenụ Jehova onyenwe anyị, Onye amara nye mmadụ dum. Kpọọ isiala nye Eze anyị, Bụkuo ya abụ otuto; Sọpụrụ ya, gọzikwa ya, Mba nile tonu Jehova!

Download the sheet music

Tonu Jehova

Tonu Jehova

By Dr. Chinenerezem C. Uk...
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want