TOBE YA by CHENKO — Lyrics

CHENKO Igbo Entrance songs Hymns Sacred songs Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bịa nụ k'anyị toobe Ya n'ọ bụ Chukwu n'ọ bụ Chukwu oh Toobe Chineke Nna toobe Ya Toobe Chineke Nna toobe Ya ye Ye nlele nlele toobe Ya ah toobe Ya Ye nlele nlele toobe Ya Ye nlele nlele toobe Ya Chineke toobe nụ Ya VERSE 1 Obi m o juru n'ekele ah Nna Ị mela Chukwu Ọma Agam aja Gị mma naeto Gị eh maka n'Ị dị mma ah Ọma kpọrọ Gị si ala welitọlụm n'otito Gị mgbe nile N'ihi n'ọ bụ Gị bụ Ochendu Kaka Ị bụ Okaka Onyeọma mgbe nile ọ naechem du VERSE 2 Chineke Nna anyị etoo Gị Chineke Nna anyị etoo Gị Chineke Nna m o Ị bụ Okaka Mgbe ọ gbajuru doro m o, Okpa Gị bụ ọrịa E! Orimbadịmbu anya naele ụwa Olisa bi n'igwe Chineke m o sọ Gị

Download the sheet music

TOBE YA

TOBE YA

By CHENKO
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Entrance songs Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want