TOBENNA by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Keleerem obi n'igwe, onye gbaji n'igwe kpoo ya nku Keleerem Chineke onye gari je n'elu mmiri! Chukwu onye dika gi o? O bu onye yiri gi eh? Eluigwe n'uwa na gbakebe igirigi si n'igwe igwe Ezi Chineke mo, n'i bu chi. REFRAIN Tobenna mkpuru obi mo Tobe Chukwu mara nma Ony'onyinye k'o bu Onye ngozi ka Chineke anyi bu Tobe ya ezi onyinye Tobe ya onyinye mara nma So Chineke mo onyinye di ezi nma Kam ne bunye gi n'i bu chi VERSE 1 Agam aganiru siyi nke ndu Kelee ya tobe ya Agam eburu onyinye mara nma Kelee ya tobe ya VERSE 2 Ihe n'emere m anya n'et'uwa ojurum onuo Ihe n'eme mo amara kam sit'uwa juru manya Agam iagu d'olee gharo lee hee! nwanne o! onye Nara onyinye m jiri bia mak'i bu chi VERSE 3 Olu m ekele gi Chukwu mara nma Ihe niile ikere n'uwa n'aja gi nma Onye ny'anyi ha di iche iche ngozi gi Amara gi k'ijiri choo anyi nma.

Download the sheet music

TOBENNA

TOBENNA

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
6 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want