Full Lyrics
SONG 58: TIWAA OBI ANYI CHUKWU
CHORUS
Tiwa naoo bianyi Chukwu
Gbarie o bianyi Chukwu
Ala eze gi n'agu anyi aguu
mana obi anyi esika
VERSE 1
Garu kene n'ogbo ahia
ekpere a naada
abu a naada
I chee n'obu ndi muozi
o ruo n'ichu ego uwa
ha chefuo ekpere ha
mebekwa ka ha si eme bu
VERSE 2
I bata ruo n'ulo nso
abu a naada
ekpere a naada
I chee n'obu ndi muozi
ma ndi n'enye ibe ha nsi
ma ndi onuobara
ha ncha juru n'ulo nso
ebe ha so n'ekpere
mgbe ha kpesiri ekpere
ha chefuo Chineke
onyeobula yir' aworo ya
VERSE 3
I bata ruo n'ulo nso
otu di iche iche
juru ya
mana ha naakpa iche iche
ony'obula m'onyotu ya soso
obukwa ndibumotu Chukwu
obukwa ndi n'achoi je Eligwe
mai hunanya adighi n'imeha
Tiwa obianyi chukwu
SONG 59: CHUKWU BIKO EWEZINA IWE
CHORUS
Chukwu bik' ewezina iwe
Nna gbaghara m'o
Chukwu bik' achupuna m'o
n'alaeze gi Chukwu
VERSE 1
Emehiela m megide Chineke onye kacha afoma; Onye ebere, Onye ebere, lezie m anya Chukwu.
VERSE 2
Onye kere uwa imatago, n'aru anyi esighi ike; Ma site n'ebere gi Nna, anyi naario gi Chukwu.