Full Lyrics
REFRAIN
Bia Muo nso nojuo n'obi ndi kwere nu mu,
Munye, munye n'ime ha
Oku nke ihunanya gi.
Ziputa mmuo nke gi ka o kee ha,
Gi g'eme ihu uwa ka o di ohuru.
VERSE 1
Chukwu Muo nso si n'eligwe silata ihe gi
Mee ka ndi nile kwere na gi kwudosie ike n'okwukwe
Anyi n'ario gi Muo nso biko jiputa n'obi anyi k'anyi were mata eziokwu
VERSE 2
Muo nso bia ngwa ngwa zimu si nala nyi uka gi n'akuzi
O bia bia bia bia bia bia kpalite
Ndi nile o bijuru oyi k'aha we renwe ike ikposa ozioma nke Chukwu
VERSE 3
Bia bini n'ime obi anyi chekwaba ya k'anyi ghara ije hie uzo
Onweghi he anyi puru ime ma ewezuga gi, Muo Nso bia were nodu n'etiti ndi nke gi nile
VERSE 4
Muo Nso anyi natara bu onye ndu anyi
Anyi n'ario gi Muo nso biko jiputa ka onye iro ghari nwe nzo na mkpuru obi anyi
Bisi n'ime anyi dub'anyi iso eziokwu gi, iso eziokwu gi