SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

Izu Marcel Onyeocha Igbo Communion Hymns Responsorial Psalms Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Sọ otu ihe kam n'arịọ n'aka Dinwenu, ka m biri, ka m biri n'ụlọ nke Dinwenu, na mbọsị ndụ m nile. VERSE 1 Dinwenu bụ ihe nzọpụta m, Onye kam g'atụ egwu? Dinwenu bụ ebe mgbaba m, Onye g'eyi m'egwu? VERSE 2 O g'ezobe m n'ebe obibi Ya mbọsị ọgbaghara, O g'ezobe m n'ime mkpụkpụ Ya, ka m ba sie m'ike na nkume bu Dinwenu. VERSE 3 Aga m ewere ọbụ aṅụrị naachụ aja n'ụlọ Dinwenu, Aga m ekwe ukwe ṅụrị nye Dinwenu. VERSE 4 Otito diri Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ, n'ụwa t'ụwa nile.

Download the sheet music

SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ

SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ

By Izu Marcel Onyeocha
Solfa
Igbo
1 page
28 Downloads
Communion Hymns Responsorial Psalms Prayer Hymns
1 0

More lyrics you may want