SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
28 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

REFRAIN Sọ otu ihe kam n'arịọ n'aka Dinwenu, ka m biri, ka m biri n'ụlọ nke Dinwenu, na mbọsị ndụ m nile. VERSE 1 Dinwenu bụ ihe nzọpụta m, Onye kam g'atụ egwu? Dinwenu bụ ebe mgbaba m, Onye g'eyi m'egwu? VERSE 2 O g'ezobe m n'ebe obibi Ya mbọsị ọgbaghara,
Read full lyrics

About SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ

This gentle, deeply felt setting of Psalm 27 captures the psalmist's singular desire: to dwell in the house of the Lord all the days of their life. The melody carries a sense of quiet confidence and trust, moving from the earnest plea of the refrain into verses that declare God as light, salvation, and a safe refuge in times of trouble.

Choirs often sing this piece during the Responsorial Psalm or as a Communion hymn, where its message of finding shelter in God's presence resonates perfectly with the quiet intimacy of receiving the Eucharist. The verses build a steady assurance, reminding the congregation that with the Lord as their stronghold, there is no one to fear. It closes with a traditional doxology, offering praise to the Father, Son, and Holy Spirit.