SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
14 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ — Lyrics

REFRAIN Sọ otu ihe kam naarịọ n'aka Dinwenu Kam biri n'ụlọ nke Dinwenu na mbọsị ndụm nile VERSE 1 Dinwenu bu ihe na nzọpụta m Onye kam g'atụ egwu Dinwenu bu ebe mgbaba m Onye g'eyi m egwu VERSE 2 Ọ g'ezo bem n'ime mkpụkpụ ya Kwudo sie m ike na nkume
Read full lyrics

About SỌ OTU IHE KAM NA-ARỊỌ

"Sọ Otu Ihe Kam Na-Arịọ" is a serene Igbo setting of Psalm 27, capturing the psalmist's singular desire: to dwell in the house of the Lord all the days of their life. The melody carries a quiet, unwavering confidence, making it a comforting piece for the choir to lead during moments of deep reflection.

Because of its focus on finding refuge and eternal rest in God's presence, choirs often sing this during the Responsorial Psalm, general prayer, or as a consoling hymn at funerals. The verses, marked specifically for the sopranos, declare God as light and salvation, while the full choir responds with the steadfast refrain. This arrangement creates a gentle dialogue of faith that resonates naturally through the congregation.