Full Lyrics
CHORUS
Anyị jí obi tiwara etiwa wee bia bia n'iru gi O Dinwenu,
sachaanyi kànyi diocha
Njọ jụrụà nyịahụ sachaanuàn yịo
Mee kà mmekọrị taànyị ná gị we taalànyị ọgwụgwọ nsọ
nchekwube ná ịhụnanya
VERSE 1
Efuolam o! uzo Efuolam o!
M kpụrụobi'm na achọụzọ yà i laghachikwute gi
Ụzọ diegwú, Ụzọ nke obe ká'm ga eso
Anata gom o, mee ka'm di ọhụrụ
VERSE 2
Chukwu'ọ ma, Eze ọ ma, ayiyo ka'm jiri bịa
Chineke n'ekwa si'anya, a bum nwa odibo gị nụrụ n'olum
Papam O! Chukwum O! Biko Biko
Papam O! Chukwum O! nụrụ n'olum
OUTRO
nsọ Sachaam o!