NDIDI (A song of Reassurance) by Chris N. Ogu — Lyrics

Chris N. Ogu Igbo Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Nwannem o di n'nma, o di n'nma o O jokozi o to obulu Ndo diri gi, diri gi nwannem Biko tinyere ya obi oma Nwanne obi ndidi, dibe o Tukwasi obi nu Chukwu, dibe o Nwannem, emesia ihe gaadi mma. [VERSE 1] Obodo ajokasinjo o Ihe si gbu onwe ya nke madu n'a Aghoba ohia n'ihi ahuhu uwa o Otego anyi ji Ebe olile anyi ma bu nu n'obi n'etubuchi Agbanwe mgbanwe o Nwannem [VERSE 2] Ufodu egbuwo madu ibe ha iji kpat'ego Ufodu egwogwo n'ayo e iji kpat'ego Ufodu anufuwoo ebe ha n'achu ego Ma cheta n'uba n'enya nuri bu so nke si n'aka Chukwu bia Nwannem [VERSE 3] Iche n'uwa ka ginjo Puta puta, puta kene, puta kene K'ihu otu i kamma Onye ji t'uwa me onu n'uwa n'eme n'tuhari O boso chi n'utu ya biko kelee chi ya Nwannem

Download the sheet music

NDIDI (A song of Reassurance)

NDIDI (A song of Reassurance)

By Chris N. Ogu
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want