Full Lyrics
CHORUS
Nwanne m ebezina, ebezina, ebezina
Ọ bụ Chukwu nwetara, Chukwu enwerego
VERSE 1
Lee nụ nwanne m, Onye mụ na ya n'eriko nne
Lee nụ ya ha, ọ nọzi n'ọzụ
Ọ chọghị anya mmiri gị, ih'ọ chọrọ bụ ekpere
Tinye ya n'ekpere k'ọ zuru ike n'ndọkwa
VERSE 2
Ụwa bụ ọlịlị n'e gi'o konu
Ụwa bụ ọlịlị, onye nọzụ ọ lawa
Nwanne mu a lawago eh
Ọ lawago be Chi ya
Nwanne mu a lawago k'ọ gazu rị ke
Ọ chọghị anya mmiri gị, ih'ọ chọrọ bụ ekpere
Tinye ya n'ekpere k'ọ zuru ike n'ndọkwa
VERSE 3
Ebezina, ebezina, ebezina
Ebezina, hichá anya mmiri
Ụmụnne ebezina, hichá anya mmiri
Ọ nwụ a bụghị njedebe nke ndị kwere ekwe
Ụlọ obibi ha dị n'eligwe
Ụmụnne ebezina n'ọ dịcha gị mma