CHINEKE BU ONYE NCHE M by Chidi Ezegwe — Lyrics

Chidi Ezegwe Igbo Responsorial Psalms Hymns Prayer Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Chineke bu Onye nche m Onweghi ihe m gaacho O naeme kam zurike ebe ahihia ndu di O n'eduga m na mmiri Ebe ahu ka O n'enye m ike. O n'eduga m n'uzo ezi omume nihi aha ya O burugodu na m naaga na ndagwurugwu nke onwu Egwu obula agaghi atu mo. I ji mkpara na ngu gi nodebe mo I ji mkpara na ngu gi nodebe m O bu ha n'enye m agbamume. I naakwadoro m nri n'ihu ndi irom I naakwadoro m nri n'ihu ndi irom I tee la isi m mmanu Iko m ejula n'onu nagbofu. O nezie obi oma na ebere ga n'eso m Ubochi ndu m nile A ga m ebi n'ulo nke Chineke, ebebe.

Download the sheet music

CHINEKE BU ONYE NCHE M

CHINEKE BU ONYE NCHE M

By Chidi Ezegwe
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Responsorial Psalms Hymns Prayer Burial / Funeral Hymns
0 0

More lyrics you may want