Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23) by Chris N. Ogu — Lyrics

Chris N. Ogu Igbo Prayer Responsorial Psalms Hymns Communion Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, O n'edum, O n'echem, O n'echekwam. Dinwenu bụ onye nche m, O n'echekwam. Ọ dịghị ihe m naachọ. Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, O bụ onye ndum, O bụ onye nche m, O n'echekwam o. Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Dinwenu n'echekwam o. Ọ dịghị ihe m naachọ. N'ebe ahịhịa ndụ dị O n'eme ka m nọrọ, N'akụkụ mmiri nke izu ike. O n'edum nwayọ, nwayọ, nwayọ, O n'edum nwayọ. O n'eweghachi mkpụrụ obi m o. O n'eweghachi mkpụrụ obi, O n'eweghachi mkpụrụ obi m o, O n'eweghachi mkpụrụ obi, O n'eweghachi mkpụrụ obi. [REFRAIN I] O n'edum n'ụzọ nile nke ezi omume dịk'aha ya siri dị, dịk'aha ya siri dị. Ọzọ asị na m'ejee ije, ihe ọjọọ ọbụla o n'ihi na Gị, onwe Gị, Gị, onwe Gị nọnyerem o. I ji mkpara na ngugi n'ọsọ m nsọ, ya n'enye m aṅụrị o. I ji aka Gị kwadoro m ọnọdụ n'ihu ndị iro m o, bụ ndị n'akpagbu m o. I tew'isi m ude, I tew'isi m ude, iko m ejuputa, juputa dịk'o si dị. [VERSE] Nanị mma n'ebere ga n'esom ụbọchị nile, ụbọchị nile nke ndụ m o. [REFRAIN II] M g'ebikwa, m g'ebikwa, m g'ebikwa, n'ụlọ Dinwenu wee ruo mgbe ebighebi. [SOPRANO SOLI] M g'ebi n'ụlọ Dinwenu ụbọchị nile, m g'ebi ya o, biri ya o, bigide ya o ruo mgbe ebighebi, m g'ebi. [ALTO SOLI] M g'ebikwa biri n'ụlọ Dinwenu, m g'ebikwa biri n'ụlọ Dinwenu, m g'ebikwa, bigide, bigide na ya wee ruo mgbe ebighebi, m g'ebikwa. [TENOR SOLI] M g'ebikwa, m g'ebikwa o, biri, m g'ebikwa o, biri, m g'ebikwa, biri n'ụlọ Dinwenu, biri ya ruo mgbe ebighebi, m g'ebi. [BASS SOLI] M g'ebikwa, ụlọ ya amaka, ehe, ụlọ Dinwenu amaka, ehe, m g'ebikwa, biri, ehe, bigide, ehe, ehe, ebe ụlọ, ehe, m g'ebikwa. [DOXOLOGY] Otito dịrị Nna, otito, otito dịrị Nwa ya Jesus, dịkwara Mmụọ Nsọ, otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ. Otu o dịrị na mbụ ka o g'adigide, digide, digide ruo n'ụwa ebighebi. Amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen.

Download the sheet music

Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23)

Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23)

By Chris N. Ogu
Solfa
Igbo
6 pages
15 Downloads
Prayer Responsorial Psalms Hymns Communion Hymns
0 0

More lyrics you may want