Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
14 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chris N. Ogu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23) by Chris N. Ogu — Lyrics

[CHORUS] Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, O n'edum, O n'echem, O n'echekwam. Dinwenu bụ onye nche m, O n'echekwam. Ọ dịghị ihe m naachọ. Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, Dinwenu bụ onye nche m, O bụ onye ndum, O bụ onye nche m, O n'echekwam o. Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, Dinwenu n'echekwam o. Ọ dịghị ihe m naachọ. N'ebe ahịhịa ndụ dị O n'eme ka m nọrọ, N'akụkụ mmiri nke izu ike. O n'edum nwayọ, nwayọ, nwayọ, O n'edum nwayọ. O n'eweghachi mkpụrụ obi m o. O n'eweghachi mkpụrụ obi, O n'eweghachi mkpụrụ obi m o, O n'eweghachi mkpụrụ obi, O n'eweghachi mkpụrụ obi. [REFRAIN I] O n'edum n'ụzọ nile nke ezi omume dịk'aha ya siri dị, dịk'aha ya siri dị. Ọzọ asị na m'ejee ije,
Read full lyrics

About Dinwenu Bu Onye Nche M (Psalm 23)

This choral setting of Psalm 23 by Chris N. Ogu brings the beloved "The Lord is my shepherd" text to life in a deeply comforting Igbo arrangement. The piece opens with a gentle, reassuring declaration of faith—"Dinwenu bụ onye nche m" (The Lord is my shepherd)—before moving into the peaceful imagery of being led by still waters and resting in green pastures. The harmony parts weave together naturally, creating a sense of a flock moving together under careful guidance.

As the song progresses, the arrangement opens up to give each voice part its own moment of personal testimony. The Soprano, Alto, Tenor, and Bass sections each take a dedicated solo turn to sing "M g'ebikwa... n'ụlọ Dinwenu" (I will dwell in the house of the Lord). This structure allows the choir to express the psalm's final promise both as a unified community and as individual believers making a personal vow.

The piece concludes with a majestic, traditional doxology ("Otito dịrị Nna"), grounding the Old Testament psalm firmly in Christian worship. Its steady, pastoral rhythm and clear scriptural text make it a wonderful choice for the Responsorial Psalm, or as a meditative anthem during Communion when the congregation reflects on the Lord's provision and care.