Full Lyrics
CHORUS
Ihe ndị ahụ nke ị mara bụ mkpa m o
Ya ka m n'arịọ Chukwu
Meere m ya
VERSE 1
N'ụbọchị niile oge niile ka m nọ n'echiche
Ihe ahụ bụ mkpa m o, kedu zi mgbe oge ebi?
Ma nda mara m di e m n'ị mazuru ha
Onye nwe m meere n'ihe m n'arịọ
VERSE 2
Tupu amụọ m o Olisa n'ị mara ihe m gaebu
Mara ebe m gaeje
Mara ebe m gaejedebe
Were amara gị ya na obi ebere a la gị
Gbooro m mkpa ndị ahụ ị marala