Full Lyrics
REFRAIN
Nnanyi nọ n'eligwe,
K'otito dị n'aha gị.
VERSE 1
K'ọchịchị gị bịa Nna,
Ka e mee uche gị n'ụwa,
Ka e si eme ya n'eligwe.
VERSE 2
Nye anyị taata,
Nri nke ụbọsị anyị.
VERSE 3
Gbaghara anyị mmehie anyị,
Dị ka anyị si agbaghara
Ndị mehiere anyị.
VERSE 4
Ekwela ka anyị kwenye na ọnwụnwa,
Ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.
Amen.