Full Lyrics
INTRO
Ndị be anyị gbayite ka anyị jee nụọ ka anyị kele Chukwu Nna n'ọrụrụ
ya ọ zọwara ọ na agụ bata mgbada awarụ ọsọ dike!
dike ndị dikerere
Gba ie kele Chukwu okike n'ọrụrụ
ya o b'ee! o b'ee!
CHORUS
Chukwu ọma Chi nk'igwe O y'ukwu
Chukwu ọma Chi nk'igwe O y'ukwu bia kene
k'anyị kenee Chukwu ọma, gbazhite ke n'Eze doo, O y'ukwu,
uh Chukwu ọma, gọzie n'ị bụ Chi O y'ukwu, kekem
ịgba egwu Chukwu ọma Chi nk'igwe O y'ukwu
uh Chukwu ọma Chi nk'igwe O y'ukwu.
VERSE 1
k'anyị telube' gwu tejelu Eze k'anyị telube' gwu
ze ọnụ m'ekele gị ọbọrọ chi kene'Olisa n'ọbụ Enyi k'enyi nara gọzie, anyị
k'anyị telube' gwu tejelu Eze k'anyị telube' gwu
Anyị g'etu ya Dike Ọzọwar'ọna Dike, Ụta gbawarị nị Dike, Ọkaka' ma'ma Dike, tobe nụ ya. Ebu be mji'e je'o
gị lee! Ị bụ Chukwu m!
VERSE 2
Ọ r'ọ bọdọ'e kwelu go anye o! anye o! anye o! soro mu tobe ya, ụta gbawarị nị
ndị nna jaba Chi ha mma eh ndị nne tobe ya egwu egwu weluya, kelee Oye ngọzi
too Ọkaka doo Oyeọma Oye'ukwu Oye ngọzi
CODA
Chi m'ọma otu'onyeana si'une a biala
Anụ kpọrọnkụ ma ịna eju ọnụ a si n'ahụm a bụ sọ ọnụ'ọzụ ghị' ji nye gị ekele.
ihe ịna eme r anyị pare e ka o Eo!
Chi mu n'ụtụtụ Chi mu n'efife Chi mu n'abani Ekelem giooo