Otito Diri Chineke by Nwanu Ifeanyi — Lyrics

Nwanu Ifeanyi Igbo Gloria Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Otito diri Chineke N'elu ka sielu Udo diri ndi mma Nd'ihe naaso Chukwu Otito diri Chineke VERSE 1 Anyi e too gi Anyi e sekpuoro gi Anyi e doo gi ebube Anyi e kele gi n'ihi nnukwu ebube gi Osebuluwa VERSE 2 Eze elu igwe Chukwu Nna n'ikeni Onyenweanyi Jesu Kristi so otu nwa Chukwu Nna Nwa atulu nke Chineke nwa Nna VERSE 3 Onye n'ekpochapu njo nke uwa Mee ebere n'ihi anyi Onye n'ekpochapu njo nke uwa Nalu aririo anyi Onye ano n'aka nri Nna Mee ebere n'ihi anyi VERSE 4 N'ihi n'oso gi di aso So gi bu Onyenweanyi So gi bu onye kachadi elu Jesu Kristi N'ime Muo Nso n'ebube Chukwu Nna Amen AMEN Amen, Amen Amen, Amen

Download the sheet music

Otito Diri Chineke

Otito Diri Chineke

By Nwanu Ifeanyi
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Gloria Hymns
0 0

More lyrics you may want