OTITO DIRI CHINEKE by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Otito diri Chineke n'elu kach'elu; N'uwa udo diri ndi mmadu ndi nwere obi oma. REFRAIN O tito diri Chukwu n'elu, O tito diri Chukwu. Anyi ajaa Gị mma, Anyi esekpuoro Gị, Anyi ekelee Gị n'ihi nnukwu ebube Gị. Eze nke eluigwe Chukwu Nna, Otito diri Gị n'elu kasi elu. VERSE 1 Anyi ajaa Gị mma, Anyi etoo Gị, Oseburuwa Chukwu ji ike nile. VERSE 2 Dinwenu Jesu Kristi, So otu Nwa Chineke muru, Dinwenu Chukwu Nwaturu nke Chineke, Nwa nke Nna. Gị Onye naekpocha njo nk'uwa meere anyi ebere, Gị Onye naano n'aka nni Nna meere anyi ebere. Otito diri Gị n'elu kasi elu. VERSE 3 N'ihi na so Gị di Nso, So Gị bu Dinwenu, So Gị Jesu Kristi, Kachasi di elu. Nyere Mmuo Nso n'ebube Chukwu Nna. Amen, Amen! Otito diri Gị n'elu kasi elu.

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE

OTITO DIRI CHINEKE

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want