OTITO DIIRI CHINEKE by ABRAHAM UKE — Lyrics

ABRAHAM UKE Igbo Gloria Mass Settings Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Otito diiri Chineke n'elu kachaelu, N'ụwa udo, udo diiri ndị mmadụ ndị nwere obiọma. [VERSE 1] Anyị ajaa Gị mma, Anyị agọzie Gị, Anyị esekpuoro Gị, Anyị etoo Gị, Anyị ekelee Gị, N'ihi nnukwu ebube Gị, Oseburụwa Chukwu Eze nke eligwe. [VERSE 2] Chukwu Nna ji ike ke niile, Dinwenu Jesu Kristi, Sọ otu Nwa Chineke mụrụ, Dinwenu Chukwu Nwa atụrụ nke Chineke, Nwa nke Nna. [VERSE 3] Gị onye naekpochapụ njọ nke ụwa, Meere anyị ebere. Gị onye naekpochapụ njọ nke ụwa, Nara arịrịọ anyị. Gị onye nọ n'aka nri Nna, Meere anyị ebere. [VERSE 4] N'ihi na sọ Gị dị Nsọ, Sọ Gị bụ Dinwenu, Sọ Gị Jesu Kristi kachasị dị elu, Gị na Mmụọ Nsọ n'ebube Chukwu Nna. Amen, Amen.

Download the sheet music

OTITO DIIRI CHINEKE

OTITO DIIRI CHINEKE

By ABRAHAM UKE
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
8 Downloads
Gloria Mass Settings
0 0

More lyrics you may want