Otito Diri Chineke by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Gloria Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chukwu Otito diri Chukwu Otito diri Chineke n'elu kasi'elu N'uwa udo diri'ndi mmadu ndi nwe re ezi obi oma VERSE ONE Anyi'a ja gi mma ezi Chukwu Anyi'a go zie gi Anyi'e sekpuo ro gi ala Anyi'e to gi Anyi'e ke le gi ni hi nnukwu ebube gi O Seburu wa Chineke Nna VERSE TWO Dinwenw'anyi Jesu Kristi So otu'nwa Chineke Nna Dinwenu Chukwu Nwa aturu'nke Chineke Nwa nke Nna VERSE THREE Onye n'ekpochapu'njo'm kuwa Mee r'anyi ebere Onye n'ekpochapu'njo'm kuwa Naba ri'ariri'anyi Onye no n'aka'nri'Nna Mee r'anyi ebere VERSE FOUR N'ihi na so'ngi di aso So'ngi bu Dinwenu So'ngi kachasi'elu Jesu Kristi Gi n'Mmuo nso n'ebube Chukwu Nna AMEN Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen

Download the sheet music

Otito Diri Chineke

Otito Diri Chineke

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Gloria Hymns
0 0

More lyrics you may want