Full Lyrics
[SOPRANO]
Igbam chikili chikili chikili
[TENOR SOLO]
Ote nkwu
Bute mmanya nkwuo
Ife nkwu gbatatuluo
K'umuibe nua
Ote ngwo
Bute mmanya ngwo
Kama oga donite
K'odolu na fo
[CHORUS]
Ote nkwu, ote nkwu
Bute mmanya nkwu, bute mmanya nkwu
Ote ngwo, ote ngwo, ote ngwo
Nyem mmanya ngwo, nyem mmanya ngwo
Weta nke inwelu
Nyem mmanya ngwo nu
[MALE VOICES]
Kama oga donite
K'odolu na fo
Ote nkwu bute mmanya
Ife itetalu weta
K'odolu na fo
Obu mmanya nkwu?
Obu mmanya ngwo?
Obu luaka melu bute
K'odolu na fo
[CANON ON A MOSLEM SONG]
La ila illa Allah
La ila, ila Allah
La ila, ila Allah
La ila, ila Allah