OSEBURUWA BU ONYE AK'EBE by Peter Egbo — Lyrics

Peter Egbo Igbo Wedding Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Refrain] Oseburụwa bụ onye ak'ebe Ezigbo dim ahapụgo m nne m n'nna m Bịa ka mụ na gị biri [Sop/Alto] Ezigbo dim siri m na mụ gị k'anyị eme Ị mee mụ ya ị mee mụ njọ ọ bụ ọnwụ gị k'anyị naeme N'ihi na ahapụgo m ikwu n'ibe m Bịa ka mụ na gị biri [VERSE (2)] Oseburụwa gozie mụ o Igun meb'uche gị Ezi Nna nọnyere m Rukwasị di anyị amara Iji gaba n'iru

Download the sheet music

OSEBURUWA BU ONYE AK'EBE

OSEBURUWA BU ONYE AK'EBE

By Peter Egbo
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Wedding Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want