Full Lyrics
VERSE 1
Mmadụ niile bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị nne na nna bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị ụka niile bịa nye Chukwu ekele, oruola!
CHORUS
Okaka Onye n'enyezi onyinye, oruola!
Okaka Onye n'enyezi onyinye, oruola!
Okaka Onye n'enyezi onyinye, oruola!
Okaka Onye n'enyezi onyinye, oruola!
Okaka Onye n'enyezi onyinye, oruola!
Ndị nwere okwukwe, oruola!
VERSE 2
Ọrammadụ niile bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị o mere mma bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị o nyere ndụ bịa nye Chukwu ekele, oruola!
VERSE 3
Ndị o nyere nri bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị o nyere mmiri bịa nye Chukwu ekele, oruola!
Ndị o nyere ego bịa nye Chukwu ekele, oruola!
VERSE 4
K'anyị kelee Ya, k'anyị nye Ya otito, oruola!
Otito dịrị Nna, otito dịrị Nwa Ya, oruola!
Otito dịrị Mmụọ Nsọ ụwa t'ụwa niile, oruola!