Full Lyrics
VERSE 1
Mmadụ niile bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị nne na nna bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị nka niile bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
CHORUS
Ọ kaka onye naenyezi onyinye, o ruola.
VERSE 2
Ọha mmadụ niile bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị o mere mma bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị o nyere ndụ bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
VERSE 3
Ndị nwanne m ha bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị o nyere nwa a bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
Ndị o nyere ego bịa nye Chukwu ekele, o ruola.
VERSE 4
K'anyị kele ya, k'anyị nye ya otito, o ruola.
Otito dịrị Nna, otito dịrị Nwa a, o ruola.
Otito dịrị Mmụọ Nsọ ụwa tọwa niile, o ruola.