ORU ITUNANYA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Fabian Ayogwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ORU ITUNANYA by Fabian Ayogwu — Lyrics

INTRO Lee nụ ọrụ ịtụnanya. Lee nụ ọrụ ịtụnanya. REFRAIN Lee nụ ọrụ ịtụnanya, lee ọrụ ebube. Chineke ọrụ ịtụnanya, ọ barụba ọ dị ebube n'e. Lee nụ ọrụ ịtụnanya, leenu anya ka ị hụ ngọzi Chukwu n'ime ndụ gị. Lee nụ ọrụ ịtụnanya, leenu anya ka ị hụ amara Chukwu n'obi mmadụ bịa kelee ya. Were añụrị buteere ya onyinye dị mma ruru ya n'ọbụ Chukwu. VERSE 1 (TENOR & BASS) Ebube Chineke, ọrụ dị mma, Amara barụba, dị ebube bịa nụ kelee. Ebube Chineke, amara barụba. VERSE 1 (TUTTI) Ihe nile ị nwere bụ onyinye Chukwu yana azụ gị nwanne m ya, Ma ndụ ị dị sị n'aka Chineke gịnị k'ị gaeji kelee ya.
Read full lyrics

About ORU ITUNANYA

"Ọrụ Ịtụnanya" is a vibrant Igbo thanksgiving piece that calls the congregation to recognize the marvelous deeds of God in their lives. From the opening bass introduction, the song builds into a joyful, rhythmic refrain that marvels at God's blessings and grace. It is a natural choice for the Offertory procession, where the choir leads the people in bringing their gifts to the altar with gladness and a spirit of true appreciation.

The verses are beautifully structured, beginning with a grounded, steady duet for the tenor and bass sections before the full choir joins in to carry the main message. The lyrics remind us that everything we have—our lives, our going out and coming in, the rain in its season, and the warmth of the sun—is a direct gift from God's hands. Singing this piece brings a deep sense of gratitude to the Mass, encouraging everyone in the pews to look closely at their own lives, count their blessings, and respond with joyful praise.