ORU ITUNANYA by Fabian Ayogwu — Lyrics

Fabian Ayogwu Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Lee nụ ọrụ ịtụnanya. Lee nụ ọrụ ịtụnanya. REFRAIN Lee nụ ọrụ ịtụnanya, lee ọrụ ebube. Chineke ọrụ ịtụnanya, ọ barụba ọ dị ebube n'e. Lee nụ ọrụ ịtụnanya, leenu anya ka ị hụ ngọzi Chukwu n'ime ndụ gị. Lee nụ ọrụ ịtụnanya, leenu anya ka ị hụ amara Chukwu n'obi mmadụ bịa kelee ya. Were añụrị buteere ya onyinye dị mma ruru ya n'ọbụ Chukwu. VERSE 1 (TENOR & BASS) Ebube Chineke, ọrụ dị mma, Amara barụba, dị ebube bịa nụ kelee. Ebube Chineke, amara barụba. VERSE 1 (TUTTI) Ihe nile ị nwere bụ onyinye Chukwu yana azụ gị nwanne m ya, Ma ndụ ị dị sị n'aka Chineke gịnị k'ị gaeji kelee ya. VERSE 2 (TENOR & BASS) Ebube Chineke, ọrụ dị mma, Amara barụba, dị ebube bịa nụ kelee. Ebube Chineke, amara barụba. VERSE 2 (TUTTI) Mgbe anyị naagagharị, Ebube Chineke naechekwa anyị, Ọpụpụ m, m lata, oge nile dị n'aka Chineke kelee nụ ya. VERSE 3 (TENOR & BASS) Ebube Chineke, ọrụ dị mma, Amara barụba, dị ebube bịa nụ kelee. Ebube Chineke, amara barụba. VERSE 3 (TUTTI) Cheta kwa n'ọ bụ Chukwu n'enye mmiri n'oge nke ya, Ma Anyanwụ ịhụgọ ọrụ ịtụnanya Chineke naarụrụ gị ụmụ mmadụ kelee nụ ya.

Download the sheet music

ORU ITUNANYA

ORU ITUNANYA

By Fabian Ayogwu
Solfa
Igbo
3 pages
5 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want