Full Lyrics
CHORUS
Umu Chineke kunie nu
Bia nu kunite nu
Bia nu bia nu k'ayi jee nar' oriri nso bu n'o bara Dinwenu Uko Chukwu
goziriya nyawaa Obur'in' oriri n'enye ndu n'ime muo
nye ndi nine jiri obi ha kwere n'ozio ma nke Chukwu
O ri ri nso
Ndu ebe be jupu tara ni me ya
Verse 1
Onye nweanyi Jesu Kristi ime ka site n'onyinye Eucharist in inyer' anyi
Otutu madu anatago ya rionwu
Makana ha natara n'eto eto maka ihi ya
nyocha Onwe Gi ka imara n'itozukwara i nata ya
Verse 2
Bia nara Dinwenu n'oriri nso onye zur'oke n'u di achicha na mmanya
Ka obi gi were ket' onu n'aka Chukwu chineke
biko chebe m chebe mkpur'obi mo
biko chekwabam Dinwenu ka Onye iro gha r'idubakwa mkpur'obim na njo.
Verse 3
Choputaria lo soro re umu Chineke n'oriri nso soro ha
ka i nwe o nu n'i me gi
rie nua ka inwe o nu n'i me gi
Ma obu ru n'irighi ya imara na Kristi nwuru n'efu maka gi n'elu obe
Verse 4
Ekele diri Gi Chukwu Chukwu Ony'o ma Chukwu
Nna Onyenweani to di elu Onyinye kacham
si ndi nso nwe ki inyer anyi si anyi nuri ba goriba
Oriri ndi muoma nke Chukwu Ka madu ne ri.
AHU KRISTI NRI NDI MUOMA
Ahu Kristi nri ndi muoma
Ahu Kristi nri ndi dinso
Ahu Kristi nri ndi muoma
Ahu Kristi nri ndi dinso
Ahu Kristi bu nri neye ndu ebighiebe
nri ndi oma nri ndi nchye ndu ebighiebe
nri di oka Onu nristi kwadebe re ndi nke ya na fa
dioke onu Kri sti ne nye ndi nke ya nu uwa