Oriri Umu Enuigwe - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: J.A. Orazulike
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Oriri Umu Enuigwe by J.A. Orazulike — Lyrics

CHORUS Umu Chineke kunie nu Bia nu kunite nu Bia nu bia nu k'ayi jee nar' oriri nso bu n'o bara Dinwenu Uko Chukwu goziriya nyawaa Obur'in' oriri n'enye ndu n'ime muo nye ndi nine jiri obi ha kwere n'ozio ma nke Chukwu O ri ri nso Ndu ebe be jupu tara ni me ya Verse 1 Onye nweanyi Jesu Kristi ime ka site n'onyinye Eucharist in inyer' anyi Otutu madu anatago ya rionwu Makana ha natara n'eto eto maka ihi ya nyocha Onwe Gi ka imara n'itozukwara i nata ya Verse 2 Bia nara Dinwenu n'oriri nso onye zur'oke n'u di achicha na mmanya Ka obi gi were ket' onu n'aka Chukwu chineke biko chebe m chebe mkpur'obi mo biko chekwabam Dinwenu ka Onye iro gha r'idubakwa mkpur'obim na njo.
Read full lyrics

About Oriri Umu Enuigwe

“Oriri Umu Enuigwe” (The Banquet of the Children of Heaven) is a reverent Igbo Communion hymn composed by J.A. Orazulike. The song is a joyful invitation to the faithful to rise and partake in the Holy Eucharist, describing it as the sacred meal that gives eternal life in the Spirit. The verses reflect deeply on the gift of Christ’s body and blood, urging communicants to examine their hearts before receiving the sacrament and praying for spiritual protection against sin.

The score also includes a short, lively Eucharistic acclamation, “Ahu Kristi Nri Ndi Muoma” (The Body of Christ, the Food of the Angels) by A.U. Oramasionwu. Together, these pieces are sung during the Communion rite at Mass, accompanying the congregation as they process to the altar. Choirs love this arrangement for its solemn yet uplifting call to worship, reminding the church that the Eucharist is the ultimate gift of life and joy prepared for God's people.