ORIRI NSO by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

Ifeanyi Nwaiwu Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Bịa nara oriri dị nsọ Oriri nsọ naenye ndụ n'uju Achịcha naenye ndụ ọhụrụ Mgbaghara na amara na obi ebere Bịa nara ọ bụ nke gị na nke m [VERSE 1] Bịanụ ụmụ ndị agụụ naagụ Bịa kwute Jesu Achịcha naenye ndụ nsọ Ahụ ya ka ọ nyawara maka anyị Ọbara ya ka ọ gbara maka ndị njọ [VERSE 2] Ebe a n'oche oriri nke Onyenweanyị Na icheta na atụmaja nke nyere anyị Ndụ ebighebi [VERSE 3] Bata ka ị sacha m na njọ Bịa bata n'ime ndụ m N'ime ndụ m, n'ime ndụ m ọ sacha Pụ atụtụ njọ, atụtụ njọ Wepụ atụtụ njọ n'ime ndụ m Ka m dịkwa ọcha n'ime gị Bata n'ime obi m Bata n'ime obi m

Download the sheet music

ORIRI NSO

ORIRI NSO

By Ifeanyi Nwaiwu
Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want