ORIRI NSO (Holy Meal) by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

Ifeanyi Nwaiwu Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bịa nara oriri dị nsọ Oriri nsọ n'enye ndụ niile Bịa o nara nụm oriri dị nsọ n'enye ndụ Achịcha n'enye ndụ Mgbaghara n'amara na obi ebere Bịa nara o bunke gị na nke m Biko bịa o bunke gị na nke m VERSE 1 Bịa nụ ụnụ ndị agụụ naagụ Bịa kuwute Jesu achịcha n'enye ndụ nsọ Ahụ ya ka Ọ nyawara maka anyị Ọbara ya ka Ọ gbara maka ndị njọ VERSE 2 Ebea n'oche oriri nke Onyenwe anyị Anyị gbakọrọ dị ka otu ezinụlọ Na idieta ntụmaja nke nyere anyị ndụ ebighebi ALTO SOLO Bata ka ị sacha m na njọ Bịa bata n'ime ndụ m M'ọ sachapụ atụtụ njọ Atụtụ njọ wepụ atụtụ njọ n'ime ndụ m Kam dị ka nọ ọcha n'ime gị Bata n'ime obi m Bata n'ime obi m Bata n'ime obi m Bata n'ime obi m Bata bata bata Bata n'ime obi m

Download the sheet music

ORIRI NSO (Holy Meal)

ORIRI NSO (Holy Meal)

By Ifeanyi Nwaiwu
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want