ORIRI NSO (Holy Meal) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Ifeanyi Nwaiwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ORIRI NSO (Holy Meal) by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

CHORUS Bịa nara oriri dị nsọ Oriri nsọ n'enye ndụ niile Bịa o nara nụm oriri dị nsọ n'enye ndụ Achịcha n'enye ndụ Mgbaghara n'amara na obi ebere Bịa nara o bunke gị na nke m Biko bịa o bunke gị na nke m VERSE 1 Bịa nụ ụnụ ndị agụụ naagụ Bịa kuwute Jesu achịcha n'enye ndụ nsọ Ahụ ya ka Ọ nyawara maka anyị Ọbara ya ka Ọ gbara maka ndị njọ VERSE 2
Read full lyrics

About ORIRI NSO (Holy Meal)

"Oriri Nsọ" (Holy Meal) is a gentle, inviting Igbo Communion hymn that calls the faithful to the Eucharistic table. The chorus opens with a direct invitation to come and receive the holy meal that gives life to all. It reminds the congregation that this bread of life brings forgiveness, grace, and mercy, offered freely to everyone who approaches the altar.

During Mass, this piece serves beautifully as the choir leads the procession for Holy Communion. The verses speak to those who are spiritually hungry, urging them to draw near to Jesus. It reflects on the profound mystery of the Eucharist—His body broken and His blood poured out for sinners. As the song progresses, it highlights the unity of the church family gathered around the Lord's table to share in the eternal life He provides.

The arrangement features a distinctive Alto solo and ostinato section towards the end, adding a deeply personal prayer for cleansing and purity. The repeated plea for the Lord to "come into my heart" (Bata n'ime obi m) creates a moving, meditative atmosphere as the communion rite concludes, leaving the congregation in quiet reflection.