I BU UKOCHUKWU EBE by Fr. Ezenduka — Lyrics

Fr. Ezenduka Igbo Ordination Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ị bụ ụkọchukwu ebebe N'usoro nke Melkisedek N'usoro nke Melkisedek Ị bụ ụkọchukwu ebebe N'usoro nke Melkisedek VERSE 1 Chukwu aṅụgo iyi Ọ ma anụghasị VERSE 2 Rịọwara anyị Chukwu arịrịọ Rịọwara anyị Chukwu arịrịọ Rịọwara anyị Chukwu VERSE 3 Otito dịrị Nna Otito dịrị Nwa Dịrị Mmụọ Nsọ

Download the sheet music

I BU UKOCHUKWU EBE

I BU UKOCHUKWU EBE

By Fr. Ezenduka
Solfa
Igbo
2 pages
12 Downloads
Ordination Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want