Full Lyrics
VERSE 1
Ọra kene ike Jesu,
ka ndị mmozi daa,
wepụta okpu nk'eze,
bịa mee ya, bịa mee ya Eze ọra.
CHORUS
Bịa mee ya, bịa mee ya,
bịa mee ya, bịa mee ya,
Eze ọra.
VERSE 2
Mee ya Eze ndị ọma Chukwu,
n'eguzo n'iru ya,
too ya bụ onye unu soro,
bịa mee ya, bịa mee y'Eze ọra.
VERSE 3
Ụmụ Izreal arọpụtara,
ndị agbapụtara,
kelenụ Onye nzọpụta,
bịa mee ya, bịa mee y'Eze ọra.
VERSE 4
K'ebo nile, n'asụsụ dum,
na nsọtụ ụwa dum,
bunye y'ebube ya nile,
bịa mee ya, bịa mee y'Eze ọra.