Full Lyrics
VERSE 1
Ọra kene ike Jesu
Ka ndị mmụọ ozi ya daa
Wepụta okpu nk'eze
Bịa mee ya, bịa mee y'ez'ọra
Bịa mee ya.
REFRAIN
Bịa mee ya eze ọra.
VERSE 2
Mee ya eze ndị ọma Chukwu
N'eguzoro n'ihu ya
Too ya bụ onye unu soro
Bịa mee ya, bịa mee y'ez'ọra
Bịa mee ya.
VERSE 3
Ụmụ Israel a rọtalu
Ndị a gbapụtara
Kene nụ onye nzọpụta
Bịa mee ya, bịa mee y'ez'ọra
Bịa mee ya.