ORA KENE IKE JESU by Ezeleke Livinus — Lyrics

Ezeleke Livinus Igbo Hymns Hymns for Saints & Feast Days Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ora kene ike Jesu ka ndi Muozi Ya da weputa okpu nk'eze Bia mee Ya, bia mee Ya ez' Ora. CHORUS Bia mee Ya, bia mee Ya Bia mee Ya, bia mee Ya Eze Oha Bia mee Ya ez' Ora. VERSE 2 Mee Ya eze ndi oma Chukwu N'eguzo n'iru Ya, Too Ya bu Onye unu soro, Bia mee Ya, bia mee Ya eze oha. VERSE 3 Umu Israel arotara, ndi agaputara Kelenu Onye Nzoputa, Bia mee Ya, bia mee Ya, bia mee Ya eze oha. VERSE 4 K'ebe nine n'asusu dum, Naaza oku ana akpo, Bunye Ya ebube Ya nine, Bia mee Ya, bia mee Ya eze oha. VERSE 5 K'anyi soro ndi nso bi n'igwe Da n'ala n'ukwu Ya, Soro n'abu ebighebi Bia mee Ya, bia mee eze Oha. VERSE 6 Otito diri Nna na Nwa na MuoNso Ato n'otu di ngozi, Bia mee Ya, bia mee Ya eze Oha.

Download the sheet music

ORA KENE IKE JESU

ORA KENE IKE JESU

By Ezeleke Livinus
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Hymns Hymns for Saints & Feast Days Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want