Full Lyrics
VERSE 1
Ora kele ike Jeso,
Ka ndi umuozi ya,
Da weputa okpu eze.
REFRAIN
Bia mee ya, bia mee ya,
Bia mee ya, bia mee ya,
Bia mee ya eze ora.
VERSE 2
Mmuoya ndi oma ropta,
Ka azoro n'iru ya,
Toro ya bu onye unu soro bia.
VERSE 3
Umu Israel n'aghasi,
Ndi a gboputara,
Kelenu onye nzoputa.
VERSE 4
Ka ebe nile n'asusu dum,
Da n'unu kwu ya,
Soro naabu ebighebi.