Onyenzoputa by Ifeanyi Nwaiwu — Lyrics

Ifeanyi Nwaiwu Igbo Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ndi muo'ma siri n'eligwe gbadata n'uwa, mgbe amuru Dinwenu. Jesu Kristi Onye nzoputa, Onye nzoputa uwa nile, Onye nzoputa abiago, Aha Ya bu Imanuel. CHORUS Amuru nwa ka nwa, O bu Chukwu, Ebube Dike abiago n'uwa. K'anyi kelenu Chukwu Onyenweanyi, Onye n'enye ndu abiago. VERSE 1 Amuru nwa Chukwu n'ulo anu n'ezie, Onyenweanyi onye nzoputa. Uwa kele nu Chukwu n'ihi na Jesu bu Onye nzoputa, Onye nzoputanyi abiago. VERSE 2 Na Bethlehem n'obodo Judea, ebe amuru Jesu nwa ka nwa. Eli'igwe n'uwa n'enwe anuri. VERSE 3 Otito diri Onye nzoputa, nnukwu ebube diri Maria, Onye mutar'anyi Onye nzoputa.

Download the sheet music

Onyenzoputa

Onyenzoputa

By Ifeanyi Nwaiwu
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want