Full Lyrics
REFRAIN
Onyenweanyị zidata o
Mụọ Nsọ Gị n'elu ụwa
Anyị n'arịọ Gị
Bụ Chukwu Nna anyị
Anyị n'asọ Gị
Nye anyị obi dị asọ
Nye anyị amamihe
VERSE 1
Bịa Nna ndị ọgbenye
Bịa aka naenye onyinye
Bịa leta obi m dị nke Gị
I dokwa a chọrọ m Gị
VERSE 2
Chineke Chi ma obi m
Biko mee ka Mụọ Nsọ Gị
Sachapụ o ihe rụrụ arụ
Gwọọ ọrịa ngwọrịa na ọnya