Full Lyrics
CHORUS
Onyenweanyi agam ekwe,
Agam ekwe ukwe ịhụnanya gị
Ruo mgbe ebighiebi.
VERSE 1
Agam eji ukwe kwuputa ịhụnanya nke Onyenweanyi ebeebe ebeebe,
Bido na ndụ duga ndụ ruo na ndụ duga ndụ
Agam ekwuputa ntụkwasị obi gị.
N'ihu na ịhụnanya gị gaadị ebeebe,
Ikwesị ntụkwasị obi gị gaakwụdosị ike dị k'igwe.
VERSE 2
Mụ na onye m họọrọ agbaala ndụ,
Aṅụrọla m David nwa odibo m iyi.
Agam eme ka ọchịchị gị dị ebeebe,
Agam emekwa ka ocheeze gị digide
Ruo na ndụ duga ndụ nile.
VERSE 3
Ọ gaebeku m sị, ị bụ Nna Chineke m
Na Onye nyemaka m,
Agam ahụ ya n'anya ebeebe,
Ọgbụgba ndụ mụ na ya gaadị ọkpụ.