ONYE PURU IBANYE N'ULO NSO GI? by Ezeh, J.O. Eze — Lyrics

Ezeh, J.O. Eze Igbo Entrance songs Hymns Prayer Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Onye puru ibanye n'ulo nso Gi? Dinwemu a na m aju si onye puru ibanye n'ulo nso ukwu Gi ajuju m bu Dinwemu oge nile [VERSE 1] Onye nweghi nj'obula na ndu ya bu onye g'abata onye a ka ya kwu oto buru ndi di otu a bu ha ga gaba n'ulo na ulo nke Dinwemu [VERSE 2] Onye anaghi ekwuto ndi ozo onye anaghi eme onye agbata obi ya ihe ojoo m'obu bo ya ebubo asi o [VERSE 3] Onye n'eleda ndi amaghi Chineke anya o ga bu onye n'emeju nkwa o kwere mgbe nile o [VERSE 4] O ga bu kwao onye n'ebinye ego onye n'ebinye ego eye onye n'ebinye ego na anaghi omuru onye anaghi eri ngari iji megide onye meghi ihe ojoo

Download the sheet music

ONYE PURU IBANYE N'ULO NSO GI?

ONYE PURU IBANYE N'ULO NSO GI?

By Ezeh, J.O. Eze
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Entrance songs Hymns Prayer Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want