Full Lyrics
[INTRO]
Ndi be ayi gbayite ka ayi jee nuo ka ayi kele Chukwu Nna n'oruru
ya o zowara o na agubata mgbada awaru oso dike! dike ndikerere Gba ie kele Chukwu okike n'oruru
[CHORUS]
Chukwu oma Chi nk'igwe O y'ukwu
Chukwu oma Chi nk'igwe O y'ukwu
O y'ukwu bia ke ne k'ayi ke nee Chukwu oma, gba zhite ke n'Eze doo,
O y'ukwu, uh Chukwu oma, gozhie n'ibu Chi
O y'ukwu, kekem igba egwu Chukwu oma Chi nk'igwe
O y'ukwu, nekenu aga m'akpo nu Chi mu
Chukwu oma Chi i gwe O y'ukwu.
[VERSE 1]
Odogwu E zhi
k'ayi telube'gwu tejelu Eze k'ayi telube'gwu
ze onu m'ekele gu oboro chi kene'Olisa n'obu Enyi k'enyi nara gozie, ayi
k'ayi telube'gwu tejelu Eze k'ayi telube'gwu
na ario, nara, dube, kwado, gozie nu Oyeoma mji'eme'onu
k'ayi telube'gwu tejelu Eze k'ayi telube'gwu
Ayi g'etu ya Dike Ozowar'o na Dike, Utagbawar'i ni Dike, Okaka' ma'ma Di ke, tobe nu ya. Ebu be mji'e je'o gu lee! I bu Chukwu m!
[VERSE 2]
O r'o bodoe kwelu go anye o! anye o! anye o! so ro mu to be ya,
N'i ga' chi! Oyeo
u ta gbawa r'i ni n di nna jaba Chi ha mma eh n di nne to be ya egwu egwu we lu ya,
ma Oye'ukwu Oye ngozi Oyeoma Oye'ukwu Oye ngozi Oyeo
ke lee Oye ngozi too Okaka doo Oyeoma Oye'ukwu O ye ngo zi
ma Oye'ukwu Oye ngozi Oyeoma Oye'ukwu O ye ngo zi
[CODA]
Chi m'oma otu'onyeana si'une a biala Anu kporonku ma ina eju onu a si
Chii gwe O y'ukwu. Chukwu oma
n'ahum a bu so onu'ozu ghi' ji nye gi e ke le. i he i na eme r a nyi pare e ka o Eo! Chi mu n'u tu tu Chi
Chi nk'igwe O y'ukwu Chukwu oma
mu n'efife Chi mu n'abani E kelem giooo
Chi nk'igwe O y'ukwu Chukwu oma Chi nk'igwe O y'ukwu