ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU by Gerald C. Ani — Lyrics

Gerald C. Ani Igbo Communion Hymns Hymns Responsorial Psalms Holy Trinity Prayer Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Onye n'azụ m bụ Chukwu, Chukwu ndị agha, Onye n'azụ m bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya nwe ike, Onye nanị Ya dị nsọ, Onye nanị Ya bụ n'ụwa ma n'igwe, Onye nanị Ya bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya bụ Odogwu akataaka Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa Odogwu. [VERSE 1] Chineke n'ọazụ m ka atụrụ, n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, n'ebe ahịhịa ndụ ka Ọ n'eme kam makpuru, n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, n'akụkụ mmiri ndụ ka Ọ n'enye m'ezumike n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, Ọ n'enye, Ọ n'enye ndụ na mkpụr'obi mo, Ọ n'enye, Ọ n'enye ndụ na mkpụr'obi mo. [VERSE 2] Ọ n'edum n'ụzọ kwụọtọ Ọ n'edum Ọ n'edum Ọ n'edum, dịka aha Ya si dị Ọ bụ n'nam'ga ga n'ọchịchịrị egwu ọbụla agaghị atụ mo i ji mkpala Gị nọnyere m'ebe ahụ ya k'i ji enye m'agbamume Ọ n'edu mo. [VERSE 3] I kwadorom oriri n'iru ndị n'ata i kwadoro m'oriri n'iru ndịro mo, O Jesu, Udedi mma k'I weere wee tee m n'isi iko m ejugo n'ọnụ Aga m ahụ ịdị mma Chineke n'ụbọchị ndụ m niile Agam ebi n'ụlọ Chineke n'ụbọchị niile nke ndụ mo. [ACCAPELLA / ACCOMPANIMENT] Messiah bụ Onye n'azụm Kwangbe kwangbe Messiah mo, Messiah bụ Onye n'azụm hoo haa Ọkaka Messiah bụ Onye n'azụm Kwangbe kwangbe Ọ digihi e kọrọ mo, Messiah bụ Onye n'azụ m hoo haa [SOLO] Ọ kpara Chineke bụ Onye n'azụ m hoo haa Anụrụ anụrụ ndụ bụ Onye n'azụ m hoo haa Ọdụm nke Judah bụ Onye n'azụ m hoo haa Onye ker'ụwa mo. Onye ker'ụwa mo. [DOXOLOGY] Otito dịrị Chukwu Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ H'atọ bụ ofu Chukwu, Atọ n'otu dị ngọzi, Etu ọ dị na mbụ, k'ọ dị ugbua, k'ọ g'adịgide, mgbe niile ebigh'ebi. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen. Amen.

Download the sheet music

ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU

ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU

By Gerald C. Ani
Solfa
Igbo
4 pages
13 Downloads
Communion Hymns Hymns Responsorial Psalms Holy Trinity Prayer
0 0

More lyrics you may want