ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Gerald C. Ani
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU by Gerald C. Ani — Lyrics

[CHORUS] Onye n'azụ m bụ Chukwu, Chukwu ndị agha, Onye n'azụ m bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya nwe ike, Onye nanị Ya dị nsọ, Onye nanị Ya bụ n'ụwa ma n'igwe, Onye nanị Ya bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya bụ Odogwu akataaka Chukwu n'igwe n'd'ụwa, Onye nanị Ya bụ Chukwu n'igwe n'd'ụwa Odogwu. [VERSE 1] Chineke n'ọazụ m ka atụrụ, n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, n'ebe ahịhịa ndụ ka Ọ n'eme kam makpuru, n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, n'akụkụ mmiri ndụ ka Ọ n'enye m'ezumike n'eziokwu ọ dighi'ihe kọrọ mo, Ọ n'enye, Ọ n'enye ndụ na mkpụr'obi mo, Ọ n'enye, Ọ n'enye ndụ na mkpụr'obi mo. [VERSE 2] Ọ n'edum n'ụzọ kwụọtọ Ọ n'edum Ọ n'edum Ọ n'edum, dịka aha Ya si dị Ọ bụ n'nam'ga ga n'ọchịchịrị egwu ọbụla agaghị atụ mo
Read full lyrics

About ONYE N'AZU M BỤ CHUKWU

"Onye N'Azụ M Bụ Chukwu" is a vibrant and deeply comforting Igbo choral piece by Gerald Ani. At its heart, the song is a faithful paraphrase of Psalm 23, declaring the Lord as the ultimate shepherd and defender. The title translates to "God is my backer" or "The one behind me is God," a theme that rings out in the energetic chorus where God is praised as the mighty warrior ("Odogwu akataaka") who alone holds all power in heaven and on earth.

The verses walk the choir and congregation through the familiar, reassuring imagery of the psalm. From resting in green pastures ("n'ebe ahịhịa ndụ") to walking fearlessly through the dark valley ("ga n'ọchịchịrị"), the lyrics remind us that we lack nothing when God leads the way. The arrangement builds beautifully, moving from these pastoral verses into a rhythmic a cappella section that exalts the Messiah, followed by a solo praising the Lion of Judah.

Because of its scriptural foundation, this piece is perfect for the Responsorial Psalm or as a Communion hymn. It concludes with a solemn and uplifting Doxology ("Otito dịrị Chukwu Nna..."), wrapping the entire song in a prayer of praise to the Holy Trinity. It is a joy to sing, offering both the choir and the faithful a profound sense of divine protection and peace.