Onye N'azụ M Bụ Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Gerald C. Ani
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Onye N'azụ M Bụ Chukwu by Gerald C. Ani — Lyrics

[CHORUS] Onye n'azụ m bụ Chukwu, Chukwu nke igwe ndị agha. Onye nanị Ya nwe ike, Onye nanị Ya bụ Ọkaka n'ụwa ma n'igwe, Onye nanị Ya bụ Chukwu nke igwe ndị agha, Onye nanị Ya bụ Chukwu nke igwe ndị agha. [VERSE 1] Chineke naazụ m ka atụrụ n'ezi, n'ebe ahịhịa ndụ dị ka Ọ naeme ka m narakpu, n'eziokwu ọ dịghị ihe kọrọ m o, n'akụkụ mmiri ndụ ka Ọ naenye m ezumike, n'eziokwu ọ dịghị ihe kọrọ m o. Ọ naenye, Ọ naenye ndụ na mkpụrụ obi m o, Ọ naenye, Ọ naenye ndụ na mkpụrụ obi m o. [VERSE 2] Ọ naedu m n'ụzọ kwụọtọ, Ọ naedu m, Ọ naedu m, dịka aha Ya si dị. Ọ bụrụ na m gaaga n'ọchịchịrị egwu ọbụla agaghị atụ m o, I ji mkpọdọ Gị nọnyere m ebe ahụ, ya ka I ji enye m agbamume, Ọ naedu m o.
Read full lyrics

About Onye N'azụ M Bụ Chukwu

"Onye N'azụ M Bụ Chukwu" translates to "The one behind me is God." This vibrant Igbo setting of Psalm 23 declares God as our ultimate defender and shepherd. The title reminds singers and the congregation that the Lord of Hosts stands firmly behind us, guiding our steps and shielding us from harm.

The musical journey moves from a confident, rhythmic chorus into the familiar verses of the Good Shepherd—green pastures, still waters, and the table prepared before enemies. The arrangement builds into a spirited a cappella section praising the Messiah, the Son of God, and the Lion of Judah, before closing with a solemn, harmonised Doxology.

Perfect for Responsorial Psalms, Communion, or as a song of trust during Mass, this piece brings a deep sense of assurance to the liturgy. It lifts the hearts of the faithful with its message of divine protection, offering comfort and strength to the choir and the entire church.