Full Lyrics
[Soprano]
Onye eze Jesu Kristi onye mma mma onye ọma
Onye ọma ọ b' dike dikendi kere re onye ọma
[Tenor Solo]
Iyo e k'ele onye akidi ne nke ọgwọrọ ọgwọgde ọzọ otinye ya gboro di
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Enya huru ugo jaa n'ya mma makana a n' g' ahụ go kwada
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Oji ji jidem ma ọkwa onyi wanyere ya g'eri
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Jesu bia nare k'ele maka n'ọruru gị
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Chukwu ọma
[Chorus]
Imela onye mma mma imela chukwu ọma
K'anyi jee nye ya ekele gozienu aha ya bia nye ya otito bianu k'anyi je nye ya otito
K'anyi jeenu vulie ha y'elu Jesu kristi nare kele naro tito
Onye mma mma chineke ukwu
[Soprano]
Ebube m dike imela ebube m dike imela
[Tenor Solo]
Chi m'a n' g'eri ji on' g' eriede na niotito ka o n'eri
Vurukpue kele vujer Chineke vurukpuo tito vujer chi mo
Makane b'onye bu b'onye mane be Chukwu bu be chukwu
Onyikike n'k'igwe n'uwa biko naro titoa nyi na oruru gi
[Chorus]
Ebube dike imela ebube dike imela
Chi m'i mela chi m'i mela
Chi m'i mela chukwu ọma onye mma mma
Oneyobi ọma
[Tenor Solo]
Iyo Jesu nwa David anyi s'r' g' ne ihin'emereanyi n'o duruoyi
Je sue k'le o ek'le uwewu! uwe wu! omeme!
Omeme! ek'le onye akidi ne n ke ọgwọrọ ọgwọgde ọzọ otinye ya gboro di
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Enya huru ugo jaa n'ya mma makane a n' g' ahụ go kwa da
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Oji ji jidem ma ọkwa onyi wanyere ya g'eri
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Jesu bia nare k'ele maka n'ọruru gị
Iyo! Iyo! Iyo aiye! Chi mo ma Ebube Dike, Agu bata ohia mgbada awara ọsọ Imela