Onye Dika Chim ? by Anokwu Paschal C — Lyrics

Anokwu Paschal C Igbo Offertory Hymns Holy Trinity Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Aja dị nsọ ka anyị naachụrụ Chukwu; Omemma. REFRAIN Nara ya ma gọzie anyị Nna, ọ dịghị onye dị ka Gị! CHORUS Gọzie Chineke, ọ dịghị onye dị ka Gị, Imela, ọ dịghị onye dị ka Gị; Imela Nna dị ukwu nke ekwigwe, ọ dịghị onye dị ka Gị; Imela, ọ dịghị onye dị ka Gị; Imela Nna doo, ọ dịghị onye dị ka Gị; Imela, ọ dịghị onye dị ka Gị! VERSE 2 Ụmụ Chineke, ndị otu Kristi niile naachụrụ Gị aja, Omemma. VERSE 3 Aja anyị naachụ bụ maka ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ, Omemma.

Download the sheet music

Onye Dika Chim ?

Onye Dika Chim ?

By Anokwu Paschal C
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Holy Trinity Hymns
0 0

More lyrics you may want