Full Lyrics
Onye bụ eze nke ebube?
Ọ bụ Onye nwe anyị.
Nabatanụ Ya,
Megh'obi gị nwanne m ka Ọ bata.
Kwadoro Y'ọnọdụ na ndụ gị,
N'ihi n'Ọ bụ Onye kere gị.
Ọnụzọ ama bulie n'isi enu elu,
Ọnụzọ okpu,
Lelienụ elu lite.
Litenu lite,
Litenu litenu elu,
Ka eze dị ebube wee bata.
Onye bụ ez'ebube a?
Onye nwe anyị bụ eze ebube a dị mkpa.
Dike, Dike, Dike,
Onye nwe anyị bụ Dike ọgụ n'agha.
Onye bụ eze ebube a?
Dinwenu nk'igwe n'ala,
Ọ bụ Ya bụ eze ebube.