Full Lyrics
Onye bụ eze nke ebube,
Onye bụ eze nke ebube.
Ọ bụ Onye nwe anyị,
Mehe obi gị nwanne m ka ọ bata,
N'ihi n'ọ bụ Onye kere gị.
Ọnụ ụzọ ama bulienụ isi ụnụ elu,
Ọnụ ụzọ okpu litenụ elu,
Ka eze ebube wee bata.
Onye bụ eze ebube?
Onye nwe anyị bụ hike ọgụ n'agha.
Onye bụ eze ebube?
Dinwenu nk'igwe ndị agha,
Ọ bụ ya bụ eze ebube.